You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Lee ka ụfọdụ ndị Igbo sị eme ọṅụ nwa
N'ala Igbo,ejighị nwa egwuegwu makana ọ na-ebute nnukwu ọṅụ n'ezinaụlọ nakwa obodo.
BBC Igbo gara ị chọpụta ka ụfọdụ ụmụ Igbo si eme ọṅụ nwa.
Lee ya n'ihe nkiri a: