You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.

Take me to the main website

Nrụrịtaụka BBC Igbo n'Imo steeti

Ndị na-azọ ọchịchi gọvanọ n'Imo na-eme nrụrịtaụka n'Owere taa

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

Chimezie UcheAgbo and Chiagozie Nwonwu

  1. Daalụ nụ maka ịnọnyere anyị

    Anyị ekele gị maka isonyere anyị na mgbasa ozi a.

    Sonyekwara anyị na nke Abia steeti n'abalị 25 ọnwa Jenuwarị, 2019.

    Ya gazie.

  2. Anyị ga-aga Abia n'ụbọchị 25 nke Janụwarị

  3. Nrụrịta ụka Imo abịala na njedebe!

    Kerịe ya ebe a:

  4. Maazị Nwosu sara ajụjụ banyere Biafra

    "Okwu Biafra bụ okwu mmepe obodo. A ga-anọkọ wee kpa ya bu ihe.” - Uche Nwosu

  5. , Chris Okereke jụrụ maka Biafra

  6. Ndị Imo bịara ọfụma

  7. "Arụtụbeghị m ọrụ gọọmentị" - Onye bịara nrụrịtra ụka

  8. "Ndị ọrụsi ga-erite erere na ọchịchị m." Uche Nwosu

  9. "A bụ m onye gbaworo mgbọrọgwụ n'ihe gbasara ọchịchị." - Uche Nwosu

    #BBCGovDebate, #BBCIgboDebate

  10. Ihe ọzọ Uche Nwosu kwuru

    Uche Nwosu na-agọrọ isi onwe ya sị n'ebubo ahụ eboro ya na ọ na-anara ndị mmadụ ala ha wee sị na nke ahụ abụghị ezịokwu.

  11. Uche Nwosu azaala Ajụjụ mbụ ya

    Maazị Nwosu kwuru Ihe dị iche iche ọ ga emere ndị Imo gunyere Ịgụ akwụkwọ n'efu.

    #BBCGovDebate, #BBCIgboDebate

  12. Ọmalitela

  13. Igbo zuru ka eme n'ebe a

    Nwantịntị oge, anyị amalite.

  14. Uche Nwosu nọ n'ọgbọ

    Onye na-azọ ọchịchị n'okpuruAction Alliance bụ Uche Nwosu abatara n’ụlọ nrụrịta ụka anyi.

    Anyị na-eche ndị ọzọ.

  15. Igbo ga-ọgọnu ọjị!

    Unu ma na ọjị adịghị asụ Bekee!

    #BBCGovDebate, #BBCIgboDebate

  16. Anyị na-abịakwa

    Ndị anyị ji maka ha nọdụ ebe a nọ nso

    #BBCGovDebate, #BBCIgboDebate

  17. Ajụjụ ụmụ Igbo chọrọ ka a jụọ ndị na-azọ ọkwa gọvanọ n'ọwụwa anyanwụ

    Lee ụmụ Igbo na-ekwu obi ha gbasara ajụjụ ha chọrọ ka ndị ga-esonye ndọrịtaụka maka ịzọ ọkwa gọvanọ nke BBC Igbo na-ahazi.

    #BBCGovDebate #BBCIgboDebate

  18. Emume a ga-adị kpọ kpọ!

  19. Ndị nchekwa nọkwa ọrụ

    Ndị uweojii na ndị nchekwa ọzọ nọkwa ebe a ịhụ na ihe gara nke ọma.

    #BBCGovDebate #BBCIgboDebate

  20. Onyeisi BBC n'ọdịda anyanwụ Afịrịka awụchiela!

    #BBCGovDebate, #BBCIgboDebate