Sports betting: Ihe ọghọm dị n'ịgba chaa chaa egwuregwu
Ndị na-agba chaa chaa na-asị na 'e tinye okwe e rie okwe, onye ụjọ ababa' mana ha amaghị ọghọm dị na ya.
Nyocha BBC mere na mba Yuganda gosiri na ego ndị na-agba chaa chaa na-etinye na-akarị nke ha na-erite.
Nke mere gọọmentị mba ahụ na-achọ ụzọ ha ga-eji ebelata ụmụokoroọbịa ị na-agba chaa chaa.
Kirie ka ị hụ mpụtara dị n'ime nyocha a.