Ihe ụmụada Igbo chọrọ na nwoke

Na mkparịtaụka BBC na ụmụagbọghọ nwere, ha kwupụtara ụdị ihe ha na-ele anya na nwoke ga-alụ ha.

Ihe ndị a gụnyere nwoke nwere ego, nwoke na-atụ egwu Chineke nakwa nwoke mara mma.