Aha onyonyo, Gịnị mere ime njem ụgbọelu ji dị oke ọnụ?
Gịnị mere ime njem ụgbọelu ji dị oke ọnụ?
Ebe foto si, Getty Images
Nkọwa foto, Ọtụtụ mmadụ na-eme njem n'oge ekeresimesi mana ka ọ dị ugbua, ọtụtụ n'ime ha enweghịzi ike iji ụgbọelu mee njem n'ihi oke ọnụ tiketị ụgbọelu dị.