Ihe mere eji agba m ụta oge niile - Bola Ahmed Tinubu
Ihe mere eji agba m ụta oge niile - Bola Ahmed Tinubu

Mgbe e biputara ya
Onye ji ọkọlọtọ otu All Progressive Congress azọ ọkwa onyeisiala Naijirịa bụ Bola Ahmed Tinubu na BBC nwere mkpazrịtaụka maka ọchụchọ ya ịbụ onyeisiala Naijirịa.
Tinubu kwuru etu ọ ga-esi ahụ na ezi nchekwa zuruoke na Naịjirịa, ọ rụtụrụ aka maka nsogbu mere na ndị mba ofesi achọghị iresi Naijirịa akụrụngwa ha ga-eji aluso mbụ ọgụ na Naijirịa.
Mgbe a jụrụ ya ihe ọ ga-eme dị iche karịa ihe Onyeisiala Buharị na-eme, ọ zara sị, "Aha m bụ Bola Ahmed Tinubu, a dị m iche".
Tinubu ji ohere mkparịtaụka a zaa ajụjụ maka etu o siri kpata ego ya dịka ọtụtụ na-akụkwa ya bụ otu ajụjụ.
Kirie mkparịtaụka a n'uju ya.



