Ndị ntọrọbịa Naijiria na-alaghachizi n'omenala ugbua - Olu nke Warri
Ndị ntọrọbịa Naijiria na-alaghachizi n'omenala ugbua - Olu nke Warri

Ebe foto si, Olu nke Warri
Olu nke Warri bụ Ogiame Atuwatse III akọwaala na oge agala oge ndị ntorobia Naijiria na-eleda omenala ndị be ha anya n'ihi agụmakwụkwọ.
O kwuru na ọtụtụ ndị nne na nna zịgara ụmụ ha akwụkwọ ka ha were nweta ohere ịnweta ọrụ dị mmma mana ụfọdụ zi n'ụzọ ah chezọọ ebe ha sị.
Dịka o siri kwuo na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere na nso nso a, "mana Ugbua ndị ntorobia na-alaghachizi na omenala. Ị ga-ahụ nke a n’egwu ndị be anyị na-etizi, n’ejije a na-emezi.”
Gee ihe ndị o kwuru n'uju:

Ebe foto si, Megastar
Peter Obi, Olusegun Obasanjo na ndị niile merela njem nleta ga na nke Olu nke Warri

Ebe foto si, Olu of Warri


