Okporoko, azụ, ịsha na oskiapa, ego ole ka ọ nọ n'ahịa ugbua?

Aha onyonyo, Okporoko, azụ, ịsha na oskiapa, ego ole ka ọ nọ n'ahịa ugbua?
Okporoko, azụ, ịsha na oskiapa, ego ole ka ọ nọ n'ahịa ugbua?
Ime ahịa
Nkọwa foto, Ego ole ka nri na-ada n'ogbe gị ugbua?

Ekeresimesi erutela, a ga-erikwa nri?

Nke a bụ ajụjụ nọ mmadụ niile n'uche ugbua dịka nri nọ n'elu ọjị.

BBC Igbo bara ịme ahịa ịchọpụta ego ole nri na-ada ugbua.

Kirie ihe anyị chọpụtara?