E ji Grok mepụta foto Onyeisiala Tinubu na Onyeisiala Kagame?
E ji Grok mepụta foto Onyeisiala Tinubu na Onyeisiala Kagame?
Onyeisiala Bola Tinubu wepụtara foto nwere njirimara Grok bụ akụrụngwa Ai n’akara soshal midịa X ya n’ụbọchị Sọnde, abalị anọ nke ọnwa Jenụwarị, 2026.


