Gịnị na-eme ụfọdụ ndị gọvanọ chịchaa ha agbaga ụlọomeiwu?
Gịnị na-eme ụfọdụ ndị gọvanọ chịchaa ha agbaga ụlọomeiwu?
Dịka a ga-eme ntuliaka nke eji enyefe ọchịchị n'afọ 2023, onyeisiala Naijirịa bụ Muhammadu Buhari na-ekwu ka oge ọchịchị ya gwụ ka ọ gaa n'ugbo ya dị na Daura, Katisna steeti ga zuo ike.
Mana ọ naghị a dịịrị ọtụtụ ndị ọchịchị etu a, ọkachasị ndị gọvanọ na-akwado ịga ụlọomeiwu ma ha chịchaa.
Agwa dị etụ a abụghị ihe ọhụru dịka ụfọdụ gọvanọ ndị chịburu na mbụ wụsara ọwa ha n'ụlo omeiwu.
Ya mere ụfọdụ ji ajụ, " Gịnị dị n'ụlọomeiwu na-achaba ndị gọvanọ n'anya?"
kịrịe ihe onyonyo a ma gwa anyị ihe ị chere kpatara ya.




