Papa Okoro dị afọ 100 mana ọ ka na-eji ụkwụ aga echute mmiri n'iyi
Papa Okoro dị afọ 100 mana ọ ka na-eji ụkwụ aga echute mmiri n'iyi

Michael Okoro agbaala afọ 100 mana ọ ka na-eji ụkwụ aga echute mmiri.
Nke a bụ maka na obodo ya bụ Opi dị n'okpuru ochichi Nsụka enwebeghi mmiri na-agba agba mbụ.
Ugbua, otu Rector Foundation agbapuola mmiri n'obodo ha ma jiri anyanwụ enye ya ọkụ latrik iji hụ na mmdụ 20,000 nwere mmiri.
Kirie Papa Okoro na ndị obodo ya.



