Sex for work: Etu ndịisi ụlọọrụ ebe a na-akọpụta ahịhịa tii si edina ụmụnwaanyị na-achọ ọrụ
Sex for work: Etu ndịisi ụlọọrụ ebe a na-akọpụta ahịhịa tii si edina ụmụnwaanyị na-achọ ọrụ
Kenya so na mba ebe a kacha akọpụta 'tea' na mpaghara Afrịka, mana ụgwọ ọtụtụ ụmụnwaanyị na-arụ n'ugbo ebe a na-akọpụta 'tea' a dị oke ọnụ.
Ngalaba BBC Africa Eye mere nnyocha n'ime ebubo dị icheiche gbasara nnukwu ụlọọrụ ndị na-emepụta 'tea' na Kenya.
Onye ntaakụkọ BBC mere ka onye na-achọ ọrụ n'ụlọọrụ 'Finlay' nakwa 'Unilever', lee ihe ọ chọpụtara n'onyonyo a.