Africa Eye: Ikwupu okwu; ikike ite afọ ime na Kenya
Africa Eye: Ikwupu okwu; ikike ite afọ ime na Kenya

Nke a bụ nyocha nke BBC Africa Eye banyere etu enweghi ụzọ pịrị apị e si ete ime na Kenya si ebute nnukwu nsobgu na nzuzo, ebe ihe karịrị ụmụnwaanyị 2,000 na-anwụ kwa afọ ebe ha na-achọ ite ime n'ụzọ iwu na-akwadoghi.
ndị mee nyocha a bụ Linda Ngari na Zoe Flood.



