Lekwa ego ole eji esi Legọs gaa ọwụwa anyanwụ Naijirịa ugbua

Lekwa ego ole eji esi Legọs gaa ọwụwa anyanwụ Naijirịa ugbua

BBC Igbo garụrụ n'ọdọ ụgbọala ebe esi eme njem site Legọs gawa ọwụwa anyanwụ na mba mmiri.

Ndị ọkwọọ ụgbọala na-ekwu na ha na-ana ihe dịka puku naịra 23,000 ruo 25,000. Ha kwuru ihe mere o ji dị etu a dịka ha rụtụrụ aka maka ụkọ mmanụ ụgbọala na ihe ndị ọzọ.

Ebe n'aka nke ọzọ ka ndị na-eme njem na-ekwu etu ọnụ ego ụgbọala ha jie eme njem sị emekpa ha ahụ.

Kirie ya n'uju ebe a.