Ọrụ 'vulcanizer' na-enye m ihe ruru puku iri n'otu ụbọchị - Nwada Bose

Ọrụ 'vulcanizer' na-enye m ihe ruru puku iri n'otu ụbọchị - Nwada Bose
    • Onye dere ya, Amaka Bassey
    • Ndị mere akụkọ a, Digital Technical Producer

Nwada Bose Adeleke dị afọ 20 malitere ọrụ imezi taya oge ọ dị afọ iri na atọ bụ oge ọ malitere ịgụ akwụkwọ sekọndịrị.

Na mpkarịtaụka Bose na Amaka Bassey nke BBC Igbo mere, o kwuru na ọ mụtara ọrụ ahụ site na-ile nna ya anya ma ọ na-ọrụ ya.

N'okwu ya: "Ọ bụ ezie na ụmụ akwụkwọ ibe m chịrị ya ọchị na ọ na-arụ ọrụ ụmụ nwoke, mana ụdị ahịa ya ma ego m na-enweta na-abawaye."

Mana ugbua, o kwuru na ọnụ ndị kwuru njọ emechaala kwuwezie mma banyere ya.

Kirie mkparịtụka a ugbua.