Ọ gbanweghi n'ụwa na-agbanwe agbanwe
Ọ gbanweghi n'ụwa na-agbanwe agbanwe
Ezenwaanyị Elizabeth nke abụọ bụ onye ọchịchị mba Briten kacha chịa nwụrụ na Balmoral dịka ọ gbara afọ 96.
Ọ lara mmụọ dịka ọ chịrị ruo afọ 70.
Ezinụlọ ya gbakọtara n'obi ya dị na Scotland dịka e zipụtara ozi na a na-enyo ahụike ya n’ụbọchị Tọọzde.
Kirie ihe onyonyo a n'uju ka ị mata maka ndụ ya.

Ebe foto si, Reuters



