BBC Igbo Exclusive : Ndị Igbo kwesịrị ịchị Naịjirịa na 2023 mana ha na ndị ugwu ga-adị na mma - Shehu Sani
Shehu Sani bụ Sịnetọ si Kaduna steeti ekwuola ihe ga-eme ka ọchịchị ruo ndị Igbo aka n'afo 2023.
Ọ gwara BBC Igbo nke a na mkparịtaụka pụrụiche anyị na ya nwere.
O tinyekwara ọnụ na etu ọchịchị gọọmentị etiti si ebute nsogbu na Naịjirịa.
Gee ihe o kwuru n'uju ebe a: