You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Achaere na ọrịa ndị ọzọ Igbo kwenyere na ọgwụ Bekee anaghị agwọ
Onye dibia ọdịnala bụ Duruagwu Duke Ukeje kọwaara ihe mere e ji a sị na achaere bụ ọrịa ọgwụ Bekee na-agaghị agwọli.
Ọ sị na etu e si ebute achaere bụ site na nke mmadụ mere mmadụ ibe ya maọbụ site n'ihe ihe mmadụ riri n'ọnụ ya.
Ọ sị na ọgwụ Bekee anaghị agwọ ọrịa achaere a kama na ọgwụ ha na-enye aka iji gbochie ọnya ọrịa ahụ ịmụba.
Mana onye dọkịta Bekee sị na achaere bụ ọrịa kansa na-eme onye nwere ọrịa shuga.
Ọ sị na ọ na-aka njọ maọbụrụ na onye ahụ o mere achọpụtaghị ya n'oge na nke na-eme ka ọnya ya na-amụba.
Kirie ihe ha kwuru n'uju