Ọgba mbọ: Nwamadị ji atịtị akwa nka, lee ka o si eme ya

Aha onyonyo, Atịtị bụ ego

Ifedilichukwu Chibuike bụ nwantorobịa ji atiti na ngwongwo niile dị icheiche ọ na-atụụta n'ikpo ahịahịa akwa nka.

Aka ọrụ ya malitere na nwata mgbe nne ya na-edunye ya ozi itufu ereere Bekee kpọrọ 'plastic'.

Ọ si na ọ bụ mgbe ahụ ka o ji banyewa ya n'obi iji erere kwaa nka.

Lee ya ka ị hụ ka o si eme ya.

Ọrụ a si n'aka Nnamdi Agbanelo na Ikechukwu Kalu