Pension in Nigeria: Ha dị ndụ kama gọọmentị sị na ha anwụọla, kedụ ebe ego ha na-aga?
Ndị ọrụ lara ezumike nka nọ n'akwa arịri dịka ọtụtụ n'ime ha anatabeghị ego gọọmentị kwesịrị ịkwụ ha. BBC mere nyocha were kpuhee ala nkịta nọ na ya bụ atụmatụ eji akwụ ndị lara ezumike nka ụgwọ ọnwa ha.

