Lilu military action: Lee ka e si ji mgbọ gbarie ụlọ m ma merụọ m ahụ
"Anọ m n'ụlọ na-ehi ụra tupu m nụwa ụda egbe. M pụta, chee na ọ bụ ndị ohi"
M jiri nwayọọ zopụ mgbọ mgbe a na-eji mgbọ gbarie ụlọ m.