Ipob and Nigerian Army: Ọ bụghị n'Orlu ka ogbunigwe gbara, ọ bụ na Lilu

Aha onyonyo, Ebe mgbọ dara na Lilu

Mgbọ ndị ahụ mebisichara ụlọ m na Lilu dị n'Ezi-Orsu, n'Anambra steeti.