Prostitution: Etu nwa-agbọghọ a na-agba akwụna si nweta onwe ya na mba Mali

Ihe ụmụ nwaanyị akwụnakwụna nke bekee kpọrọ 'prostitution' na-agabiga na mba Sierra Leone abụghị ihe dị mma ntị mmadụ ịnụ.

Lady P na Isata ekwuola ihe dubara ha na ya bụ ọrụ ma etu e siri tọrọ ha gawa mba Mali.