Ondo Steetị: Ndị Igbo bi na steetị a akọwala etu ha si biri

Aha onyonyo, Ondo Steetị: Ndị Igbo bi na steetị a akọwala etu ha si biri.

BBC Igbo mere njem gaa n'Ondo Steetị ebe ụmụ Igbo bi ebe ahụ kwuru etu eke si anya anwụ n'akụkụ ha.

Ụfọdụ sị na obi ruru ha ala ọfụma maka na o teela ndị Igbo bịara obodo ahụ. Na mmekọrịta ha na ndị Ihno dị mma.

Otu onye kwuru na ọ bụ ndị Igbo kachasị nwee ụlọ ọgbara ọhụụ dị n'Ondo Steetị.

N'aka nke ọzọ, ụfọdụ sị na e nwekwara anya ụfụ a na-eme ndị Igbo na steeti maka etu ha si agbasi mbọ ike.

Otu nwaanyị sị na o kwesighi ka ndị Igbo bi ebe a chefuo ala Igbo maka na 'ala abụghị otu'.

Kirie ihe ha kwuru n'uju.

Onye mere akukọ a bụ Vining Ogu.