Ihe mere anyị jiri soro mee 'sit at home' Ipob - Ndị bi n'Ọwụwa Anyanwụ

Aha onyonyo, Ipob 'sit at home'

Dịka ọtụtụ mmadu n'Aba, Nnewi na Ọnịcha kwenyere isonye na ịnọdụ n'ulo otu Ipob hibere n'Ọktoba 1, lee ebumnobi ndi si na ọ masịrị ha na ndị ekwenyeghị.