Duruagwụ Olueze: Ndị iche dị n' ịlọụwa,ọgbanje na agwụ
Ịlọụwa bụ nkwenye ndị Igbo nwere na mmadụ nwụọ, ọ ga-alaghịkwa ụwa ọzọ iji nara ụgwọ ụdị ndụ o biri mbụ.
Lee nkọwa onye ọdịnala bụ Nze Duruagwu Ukaejuoha kọwara BBC Igbo banyere ihe omimi dị n'ịlọụwa, ogbanje na agwụ.