Ibi nwaanyị ugwu abụghị ezigbo omenala
Uzomba kwuru na ọ bụ enweghị nhatanha n'etiti ụmụnwaanyị na nwoke kpatara a ka ji ebi nwaanyi ugwu na Naịjiria.
O kwukwara ihe ya na ndị ụlọọrụ ya na-eme iji hụ na ndị ime obodo ebe a ka na-eme ya bụ ihe.