Ị chọrọ ka ụbụrụ ụmụ gị dị nkọ? Were ihe onyonyo a kuziere ha etu e si azụ okwe 'chess'

Aha onyonyo, Lee etu e si atụ okwe 'chess'

N'ihe onyonyo, ọnye ọkaibe n'oge 'chess' kuziri etu e si azụ okwe, rie ya ma were mee ka ụbụrụ dị nkọ:

Ọrụ a si n'aka Vining Ogu