Oji River Killing: 'Ndị gburu di m anapụla m okpu m kpu n'isi'
Nwunye Eugene Iloabani nwụrụ n'aka ndị echere na ha bụ ndị ọchịehi n'Oji riva etiwala akụoyibo nsugbe.
Na mkparịtaụka ya na BBC nwere, ọ kọwara etu o si chọpụta maka ọnwụ di ya nakwa etu obi si dị ya.
Lee ihe o kwuru n'uju n'elu: