Stockfish production: Etu e si emepụta azụ okporoko ị na-ata
Ị rie ọtụtụ ofe onye Igbo siri ma okporoko anọghị ya n'ime, i riwela?
Ịhụnanya ndị Igbo nwere ebe azụ okporoko dị malitere n'oge agha Biafra, bụ oge ndị mba Norway zitere azụ ahụ iji nyere aka zụọ ndị mmadụ nri.
Okporoko gboro mkpa mgbe agha Biafra maka na ana ọ bụ ya bụ azụ dị "nso" anaghị emebi emebi ndị mmadụ na-ahụ mgbe ahụ.
Mana ị ma etu e si emepụta ya bụ okporoko na-amasị gị ịta nakwa ihe ọ na-agabiga tupu o ruo n'ite ofe gị?
Lee ya ebe a n'uju:
