Teranga, ụlọ nkwari dị na Naples ebe ndị mbịarambịara ji ịgba egwu achụ ọbara mgbalielu

Aha onyonyo, Iji egwu agbapụ ọnụma na njọ ụbọchị

Ngwangwa Yankuba rutere Naples, ọ hụrụ oke akpamoke agbụrụ nakwa ọnọdụ ndị iwu mbịarambịara nke anaghị atọ ọnụ ọchị.

Naanị ebe mgbapụ ya bụ obere ụlọ nkwari a rụrụ n'okpuru ala n'obodo a kpọrọ Teranga.

Ọ bụ ebe ahụ ka ndị mbịarambịara na-aga enweta onwe ha were egwu agbapụ nsogbu ụwa ha na oke agbụrụ a na-akpagide ha na mba Itali.