Coronavirus Tips: Mmamịrị ehi ọ na-agwọ coronavirus?

Kamgbe coronavirus malitere akụkọ ụgha dị icheiche amalitela ifesasị gbasara ọgwụ e ji agwọ ya.

Mana ọ dị mkpa ka onye ọbụla hie asaa n'anya ghara iji aka ya ṅụọ ihe ga-egbu ya.

Ndị mere akụkọ a bụ Vining Ogu na Chimezie Ucheagbo