Lassa Fever: 'A na m eri oke iri n'ụbọchị'- Nwaanyị na-eri oke
Ndị be anyị biko sorokwanụ m hụrụ nkea. Nwaanyị na-eri oke iri n'ụbọchị ekwuola uru ọ na-bara ya.
O kwuru na onweghị ihe ọrịa iba Lassa nwerike ime ya.
Mana dibia bekee kwuru na ọ bụ okpotokpo asị makana onweghị uru oke na-aba n'ahụ mmadụ.