You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
World Cancer Day 2020: "Etu m si chọpụta na m nwere Cancer" - Anwuli Ojogwu
Chi jiri n'ehihie n'anya Anwuli Ojogwu bụ nwaagboghọ chọpụtara na ya nwere akpụ kansa n'afọ 2018.
Chi ya gbaara ya ama n'oge maka ọrịa ahụ malitere ito ya n'ara n'afọ ahụ.
Nke a mere mgbe Anwuli kụrụ obi ya n'ọnụụzọ ka o si n'ụlọekwu ya na-apụta.
Nke ahụ mere ka ọbara sị ya n'ara na-agbapụta.
Nke ahụ bụ ụzọ pụrụiche chi ya ji gbaara ya ama n'oge.
Nke a mere ka ọ malite ịjụ ese ka ya bụ mmiri si baa opi ụgbọghọrọ.
Lezie ihe nkiri a ka ịhụ ka o si mee.
Ndị mere akụkọ a: Chris Sanctus Chukwudi Okereke, Chiemela Peters Mgbahuru