Igbo Language: Million, Billion na Trillion bụ gịnị n'Igbo?

Aha onyonyo, Igbo Language: Million, Billion na Trillion bụ gịnị n'Igbo?

Ọnụọgụgụ bụ ihe dị oke mkpa n'asụsụ Igbo.

Ya mere na BBC Igbo gakwuru ndị na-azụ ahịa n'Abuja ka ha tụgharịa ụfọdụ ọnụọgụgụ n'Igbo.

Ọnụọgụgụ ndị dịka 'Million', Billion' na Trillion' bụ ego a na-akpọ n'azụmahịa, mana ole ma ihe ọ pụtara n'asụsụ Igbo?

Lee ihe ha kwuru ebe a:

Akụkọ ndị ga-amasị gị?