Igbo Language: Gịnị bụ 'Blue' n'asụsụ Igbo?
Asụsụ Igbo ụfọdụ na-ara ahụ na-adịkwa mfe ụfọdụ oge.
Mana ịkpọpụta agwa dị iche iche nke Bekee kpọrọ 'Colour' a dị mfe?
Lee etu ndị mmadụ si nwaa ike ha n'ịkpọpụta agwa nke a kpọrọ 'Blue'