You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Children of Biafra: Ihe ndị etobeghi ntoroọbịa hụrụ oge agha
Ọ bụ ụmuaka na ụmụnwaanyị ka agha na-akacha emetụta.
Ọtụtụ ndị bụ ụmụaka n'oge agha ka na-echeta ihe ha hụrụ n'oge agha.
Lee akụkọ ụfọdụ n'ime ha.
Ndị mere akụkọ a bụ Vining Ogu na Chimamaka Ihenacho
Akụkọ ga-amasị gị: