Igbo People: Obi Onitsha sị na ndị Onitsha, ndị Bini na ndị Yoroba si otu ebe pụta

Aha onyonyo, Igbo People: 'Ndị Igbo, ndị Bini na ndị Yoroba si otu ebe pụta'

Dịka ọtụtụ mmadụ na-ajụ ebe ndị Igbo si, ụfọdụ na-arụ aka ebe nke ka ndi ọzo na-arụkwa aka ebe ọzọ Obi Ọnịcha bụ Igwe Alfred Achebe sị na nke ya ma bụ na Igbo nwere nwanne.

Ọ sị na ndi Bini na ndị Yoroba bụ ụmụnne Igboi, dịka ha si otu ebe pụta na gboo.

Ọ gara n'ihu kọwa ebe obodo Ile Ife na Igbo jiri nwee mmekọ.

Gee ya ntị n'ihe nkiri a.

Ndị mere akụkọ a: Chris Sanctus Okereke, Chiemela Peters Mgbeahuru na Nnamdi Kelechi Agbanelo

Akkọ ga-amasị gị: