Igbo Origin: Aguleri maọbụ Nri olee ebe ndị Igbo si?

Aha onyonyo, Igbo Origin: Aguleri na Nri na-azọ ndị bụ isi Igbo - Nke Ikpeazụ

N'ihe nkiri a bụ ebe nrụrịtaụka bịara n'isi ngwụcha.

Mgbe BBC Igbo gara obodo Aguleri na obodo Nri iji mata isi okwu ndọrọndọrọ a, lekwa ihe ha hụrụ?

N'agba nke a, ndi Aguleri na ndị Nri tinyere ọnụ na ya bụ okwu.

Gee ha ntị ka ị mara ndị ya bụ okwu bere n'ọnụ.

Akụkọ ga-amasị gị: