Imo state Tourism: Lee Oguta, obodo ọma nọ n'akụkụ mmiri

Aha onyonyo, Lee Ugwuta, obodo ọma nọ n'akụkụ mmiri

Ihe nkiri a na-egosi obodo Oguta (Ugwuta) bụ ebe Charly Boy, nna ya bụ Ọkaikpe Oputa, Flora Nwapa, Francis Arthur Nzeribe nakwa ọtụtụ ndị ọzọ si.

Mmiri Ugwuta sokwa na nke kachasị buo ibu n'ọwụwa anyanwụ Naịjirịa.

Ugwuta so n'obodo kachasi mma n'Imo steeti, nke mere na ọ bụ ebe gọọmentị steetị ahụ jiri chọọ ime ebe nlegharị anya.

Ndị mere ihe nkiri a bụ Chris Okereke na Chimamaka Ihenacho

Akụkọ ga-amasị gị: