21 killed coal miners: Ndị hụrụ ka e si gbuo ndị ọrụ koolu n'Enugwu

Aha onyonyo, 21 killed coal miners: Ndị hụrụ ka e si gbuo ndị ọrụ koolu n'Enugwu

Mazị Ogbonnaya Eze gbara afọ otu narị iri na otu(110) so na ndị ọrụ ahụ ndị ọcha kaara igbagbu n'ụbọchị ahụ mana Chi ya mụ anya.

Mazi Aniagbo dị afọ iri asatọ na ise dị afọ iri na ise mgbe ahụ.

Ha nọ n'ihu ụlọakwụkwọ ha mgbe ndị agha bịara njem ọjọọ ahụ bịara.

Dịka o kwuru, "ndị agha ahụ feere anyị aka ka anyị gbalaga".

Ha nọzị be ha na-anụ ụda egbe ahụ gbagburu ndị ọrụ mmadụ iri abụọ n'otu ahụ.

Aniagbo mechara bido ọrụ dịka onye ọrụ koolu mgbe ọ gụchara akwụkwọ.

Mgbe ahụ ka ọ nọ hụ ka e sị tie ezinụlọ ndị ya bụ ihe metutere aka n'obi.

Kirie ha.

Ndị mere akụkọ a: Chris Sanctus Okereke, Chiemela Peter Mgbeahuru