You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Social Media: I nwereike ịhapụ soshal midia n'otu ụbọchị?
Twitter, Whatsapp, Facebook, Instagram na ihe ndị ọzọ so ya bụ ebe ụfọdụ ụmụ ntorobịa na-emefu oge ha.
O nwere ndị na-ehi ụra ma na-etetakwa n'elu soshal midia ndị a.
Mana ole n'ime ha nwereike ị no kama otu ụbọchị n'agaghị na ya?
Akụkọ ga-amasị gị