Uche Ntoroọbịa: Ị ga-eme enyi tupu ị malite alụmdinanwunye?
N'ụwa ugbua, na mmadụ na-eme enyi tupu alụmdinanwunye amalite bụ ihe ọtụtụ mmadụ agaghị atabi anya ma ha nụ ya na ntị.
Mana, o nwekwara ndị na-ahụ ya ka ihe ezighi ezi.
N'atụmatụ "Uche Ntoroọbịa" nke taa, ụmụ ntoroọbịa tinyere ọnụ na ya bụ okwu.
Ị ga-eme enyi tupu ị malite njem alụmdinanwunye?