You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Akiddie: Asụsụ Igbo abaala na teknụzụ
Asị na ọ bụ ụkọ na-ebute nchọpụta ọhụrụ.
Ihe a bụ akụkọ Dominic Onyeka bụ onye mepụtara App akpọrọ Akiddie.
Akiddie nyere ụmụaka ohere ịgụ akụkọ dị iche iche n'asụsụ ha.
Lee ihe ngosi a.
Ndị hụrụ maka ihe nkiri a: Nnamdi Agbanelo na Chiemela Peters.