You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Uche Ntoroọbịa: Kedụ mgbe ị ga-eme nsusu ọnụ?
Ụmụ ntoroọbịa na-me enyi ebe niile n'ụwa a.
Otu ihe ụfọdụ n'ime ha na-ajụ bụ kedụ mgbe ọ ga-abụ ha ga-esusu ọnụ.
Ụmụ ntoroọbịa ndi ọzọ tinyere ọnụ na ya bụ okwu.