You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Allen Onyema: Ihe asatọ o kwuru Igbo ga-ejide aka iji gaa n’ihu
Ọtụtụ ndị mmadụ na-ajụ ihe ọ ga-abụ Igbo mee agamnihu abụrụ ihe na-achị na ndụ ha.
Allen Onyema bụ oke nwa afọ Igbo tinyere ọnụ na ya bụ okwu were kpọpụta ihe asatọ ọ sị Igbo ga-eme.
Okwu ya pụtara na mkparịtaụka pụrụiche ya na BBC Igbo nwere na Legọs.
Ọtụtụ okwu anaghị adị n’ụka mgbede, lee ihe nkiri a ma mata ihe o kwuru.