Cosmas Maduka: Ihe mere m ejighi nwee TV na be m

Abịa na Naịjirịa Cosmas Maduka so n'ime ndị kachasi nwee ego.

Na mkparịta ụka ya na BBC Igbo nwere, Maazị Maduka sị na itinye uche n'ihe ọ na-eme so n'ihe mere ya ji bụrụ onye ọ bụ taa.

O kwukwara na ya enweghi TV na be ya, nke a mere na onweghi ka emume a na-eme na TV gbochie ya ime ihe dị ya n'uche.

Gee ya ntị.

Akụkọ ga-amsị gị: