Xenophobia Attacks: Ihe chere ndị si South Africa lọta
Dịka ụmụafọ Naịjirịa gbara ọsọ ndụ site mba Saụt Afrịka lọta na-enwe aṅụrị maka nchekwa ndu ha, BBC Igbo gara n'ọdọ ụgbọelu Murtala Mohammed dị na Legọs ga leta ha.
Dịka ụmụafọ Naịjirịa gbara ọsọ ndụ site mba Saụt Afrịka lọta na-enwe aṅụrị maka nchekwa ndu ha, BBC Igbo gara n'ọdọ ụgbọelu Murtala Mohammed dị na Legọs ga leta ha.
BBC Igbo zutere ụmụafọ atọ kwuru maka njem ha na olieanya ha ugbua ha lọtara.
Francis Uwadiegwu, Christian Ejike na Nnamdi Basil sị na ndụ bụ isi mere ha Jiri kwakọọ, tichaa ụkwụ ha banye ụgbọelu na-alọta Naịjirịa.
Gee ha ntị n'ihe nkiri a.