Nigerian Actors: Ihe mere ndị ome nkiri Nollywood ji arịọ ego ma ọrịa bịa

Aha onyonyo, Ihe mere ndị ome nkiri Nollywood ji arịọ ego ma ọrịa bịa

Onye na-eme ejije na Nollywood bụ Emeka Amakaeze, kọwara etu ụdịri emume mmadụ na-eme n'ejije nwere ike ịmetụta etu e ji ahụ onye ahụ.

Ọ sị na ụfọdụ mgbe, a na-ahụ mmadu n'ụdị na-abụghị eziokwu.

Amakaeze sị na o bụ ihe a na-eme o jiri na-ara ndị mmadụ ahụ ikwenye na ndị na-eme ejije ejighi ego ha ji eme mgbe ha chọrọ enyemaka.

Ndị mere akụkọ a: Chimamaka Ihenacho, Nnamdi Kelechi Agbanelo

Akụkọ ndi ọzọ ga-amasị gị: