Klint da drunk: 'M bụrụ anwụ anwụ, m ga-agakwuru Boko Haram nwee mkparịtaụka udo'

Aha onyonyo, 'M bụrụ anwụ anwụ, m ga-agakwuru Boko Haram nwee mkparịtaụka udo' - Klint da drunk

Afamefuna Klint Igwemba a ma dịka Klint da drunk, kwuru ọtụtụ ihe ga-agba gị "tam" na ntị.

N'ihe nkiri Zaa Ngwa Ngwa nke ya na BBC Igbo nwere, o kwuru maka ajụjụ ndị mmadụ na-ajụkarị ya, ihe ọ ga-eme ma ọ bụrụ anwụ anwụ nakwa ihe ndị ọzọ.

Kirie ya ka ị nụrụ ya n'onwe gị.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: